Nye aka tugharia asusu peeji a

🌏

I na elele peeji a na asusu Bekee maka na anyi atugharibeghi ya. Nyere anyi aka tugharia asusu odinaya a.

Development of smart contracts and creating tokens on Ethereum, buying and selling ETH, other consulting.

Ethereum
onye mmepụta
ego

Akwụkwọ ntụziaka ndị nrupụta maka Ethereum. Site n'aka ndị nrupụta, maka ndị nrupụta.
Illustration of blocks being organized like an ETH symbol

Kedu etu i ga achọ isi ebido?

👩‍🎓

Muta ka esi emeputa Ethereum

Gụọ gbasara isi nchepụta echiche na nhazi Ethereum na dọkụmentì anyị

Gụọ dọkụmentì
👩‍🏫

Muta site na nkuzi

Mụta mmepe Ethereum otu nzọụkwụ n'otu oge site na aka ndị nrupụta ndị merela ya.

Lelee nkuzi gasi
👩‍🔬

Bido na-eme nnwale

I chọrọ ibu ụzọ anwale, juo ajụjụ mgbe emesia?

Jiri koodù gwurịta egwu
👷

Hazie gburugburu ebeulo

Nweta nhazi gị n ‘njikere maka iru site na ihazi gburugburu mmepe.

Hazie nhọrọ gị

Banyere ebe ntụziaka mmepụta a

ethereum.org di ebe a iji nyere gị aka ruo na Ethereum na dọkụmentì ncheputa echiche nke mbu yana ngwaọrụ eji arụpụta weebusaiti. Nakwa enwere nkuzi ga enyere gị aka ibido iru oru.

Nke ndị Mmepụta Netwoọk Mozilla kpalitere mmụọ ya, anyị chere na Ethereum chọrọ ebe ọga edebe oke mmepụta odinaya yana ebe ntụziaka gasị. Dikà enyi anyị na Mozilla, ihe niile di ebe a bu nke di adị n'efu ma di njikere ka i gbàtịa ma melite.

O buru na enwere nzaghachi o bula, kpọtụrụ anyị na nchọta ihe GitHub màọbụ sava ebe nkata. Sonye ebe nkata

Nyere anyị aka mee ka ethereum.org di mma

Dikà ethereum.or, dọkụmentì a bu mbò ndị otu intaneti. Mepụta PR ma oburu na i huru njehie, ohere mmelite, màọbụ ohere ọhụrụ iji nyere ndị mmepụta Ethereum aka.

Mee nchọpụta dọkụmentì ahu

Iwebada

Okwu nwebata Ethereum

Okwu iwebata blockchain na Ethereum

Okwu iwebadat Ngwa komputa ahazighariri

Okwu iwebata nhazighariri ngwa kọmputa

Okwu iwebata nhazi

Okwu iwebata nhazi Ethereum

Web2 vs Web3

Etu mmepe uwa web3 siri di iche

Emepụta asụsụ kọmputa

Eji Ethereum na asusu ama ama

Isi iwu

Akaụntụ

Nkwekọrịta gasi ma ọ bụ onye mmadụ no na netwọk

Azụmahịa

Etu ọnọdụ Ethereum si agbanwe

Blooku gasi

Mkpọkọta azụmahịa etinyèrè na blockchain

(EVM) Ethererun na eme ka kọmputa ezigbo kọmputa

Kọmputa nke na-ahazi azụmahịa

Onụahịa

Ether chọrọ ike azụmahịa

Ebe nzukọ na ndị ahịa gasị

Etu esi ama ma blọọkụ na azụmahịa o bu eziokwu na netwoọk

Netwoọk gasi

Nchịkọta Bloockchain na enyefe ego na nnwàle netwoọk

Mmepụta azụmahịa

Etu esi emepụta blooku ọhụrụ ma nweta nkwekọrịta mmadụ niile

Nhazi ahu

Nkwekọrịta azụmahịa na emere onwe ya

Ezi echiche dabere na ngwa kòmpụtà ahazighariri - nkwekorita ana emezuru onwe

Usoro echiche mmepụta

Ngwaọrụ eji enye aka eme ka mmepe na aga ọsisọ

Oba akwukwo javascript

Eji javascript ekwuritara nkwekọrịta azụmahịa na emere onwe ya

Ebe nchekwa data APIs

Eji oba akwukwo ekwuritara mmemme na aru oru na blockchain

Gbochie ndị na-eme nchọpụta

Uzo isi aga na data Ethereum

Nche

Ihe nchekwa aga atule n'oge mmepe

Nchebe

Etu esi eme echebe ngwa kòmpụtà ahazighariri

Gburugburu ebe mmepe

IDEs kwesiri ekwesi maka mmepe ngwa kòmpụtà ahazighariri

Emelitere

Ogo idị mma nnochianya ego anabatara

Nchịkọta ihe nnochi anya ego anabatara

Oracles

Ịhapụ chain data n'ime nkwekọrịta azụmahịa gị

Nbawanye ikike

Aziza maka azụmahịa ngwa ngwa