Nye aka tinye ozi ohuru na peeji a

🌏

Enwere udi ohuru nke peeji a mana o no naani na asusu Bekee ugbu a. Nyere anyi aka tugharia nke kachasi ohuru.

Development of smart contracts and creating tokens on Ethereum, buying and selling ETH, other consulting.
eserese dike ethereum.org

Ethereum bụ ebe nweta meghere emeghe nke uwa niile maka nhazighari ngwa komputa.

Ethereum

Na Ethereum, ị nwere ike ide koodu na-achịkwa uru dijitalụ, na aru oru dika esi hazie ya, ma ana enweta ya na ebe obula na ụwa niile.

Banyere Ethereum

Mee ka imara Ethereum, Ether, akpa ego intaneti, nnochianya ego na ihe ndị ọzọ ka ị wee malite eji ngwa komputa Ethereum.

Bido oru na Ethereum

Ndị mmeputa

Mụta banyere teknuzu dabere na Ethereum na ngwa kòmpụtà ya ka inwe ike ibido ruwa oru na ya.

Bido ruwa

Azụmahịa

Hụ otu Ethereum nwere ike isi mepee ụdị azụmaahịa ọhụụ, belata ọnụahịa gị yana gosipụta azụmaahịa gị n'ọdịnihu.

Ethereum maka ụlọ ọrụ